Guy Ikokwu: Ebubo Gọọmenti etiti boro Ipob bụ ebubo ugha

Guy Ikokwu: Ebubo Gọọmenti etiti boro Ipob bụ ebubo ugha

Guy Ikokwu bụ otu okenye Igbo ọnụ na-eru n'okwu ekwuola na ebubo gọọmentị Naịjirịa boro otu Indigenous People of Biafra (Ipob) bụ "okwu ụgha."