Widowhood: Ihe nwunye di atọ na-enweghi ụmụ gabigara mgbe di ha nwụrụ

Widowhood: Ihe nwunye di atọ na-enweghi ụmụ gabigara mgbe di ha nwụrụ

Ụmụajadu atọ; Gladys Obi, Bridget Obi na Anthonia ndị Nnewi, Anambara steeti bi n'ụlọ dakpọrọ adakpọ.

Ha na-achị obi n'aka oge ọbụla mmiri na ezo n' ụlọ ahụ na-ehi mmiri, ha enweghị onye enyemaka n'ihi ụmụ nwaanyị ahụ otu di lụrụ amụtaghị nwa.

Mana otu onye omeiwu Nonso Okafor bụ onye na-anọchite Nnewi-North n'Ụlọmeiwu Anambara steeti gbatara ha ọsọ enyemaka wuoro ha ụlọ ọhụrụ.

N'ihe Onyonyo a, ụmụajadu ahụ nke isi nwaanyị bụ onye kpuru isi kọrọ ije ụwa ha tupu enyemaka abịa:

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: