Obi adịghị anyị mma etu gọọmentị Enugwu si kụrie ụlọ anyị - Nigeria Railway Corporation

Obi adịghị anyị mma etu gọọmentị Enugwu si kụrie ụlọ anyị - Nigeria Railway Corporation

Gọọmentị Enugwu sịbụ na ihe mere ha ji na-akụtụ ulọ n'Ukwuaji dị n'obodo Enugwu bụ maka inye ohere maka atumatụ ịgbasa ọdọ ụgbọelu Akanụ Ibiam.

Ugbua, ngalaba na-ahụ maka ụgbọ oloko na Naịjirịa bụ nke Bekee Kpọrọ Naịjirịa Railway Corporation na-aba na ọ bụ ala ha ka gọọmentị Enugwu wabara na-agwaghị ha were kụrịsịa ụlọ ha.

Lee ihe ha kwuru na ebe ya bụ okwu kwụ ugbua.

Onye mere akụkọ a bụ Ebere Ekeopara.