Mbazulike Amaechi: Jim Nwobodo rere ndị Igbo ọtụtụ ugboro

Mbazulike Amaechi: Jim Nwobodo rere ndị Igbo ọtụtụ ugboro

Mbazulike Amaechi kọwara na-esere ya na Jim Nwobodo okwu dịka ha na-agbagha okwu gbasara etu ndị Gọvanọ Ọwụwa Anyanwụ si gbaso okwu nchekwa nakwa ọgbụgbu ndị ntorobịa Igbo.