Obinna ogbukiri: Ụzọ nsogbu nwere ike isi dapụta ma ịzụwa ala
Obinna ogbukiri: Ụzọ nsogbu nwere ike isi dapụta ma ịzụwa ala
Obinna ogbukiri, onye nwe Cartouche Shelters kọwara BBC Igbo ihe onye chọrọ ịzụ ala kwesịrị ime tupu ọ zụọ ala iji gbalahụ nsogbu.