Nigeria Independence Day: 'Ọ bụ ndị agha naara ọchịchi n'ike butere nrụrụaka na Naịjirịa'- Mbazulike Amechi

Nigeria Independence Day: 'Ọ bụ ndị agha naara ọchịchi n'ike butere nrụrụaka na Naịjirịa'- Mbazulike Amechi

Mbazulike Amechi bụ onye bidoro oge ọ dị nanị afọ iri na asatọ were soro zọwa nwereonwe Naịjirịa.

O kwuru etu ha siri bido Zikist Movement ma etu ndị Briten siri tụọ ụfọdụ n'ime ha nga.

Ọ bụ na Zikist Movement ka o si banye otu party NCNC.

Gụọ ihe o kwuru maka etu ọ sị nsogbu soro bido n'ọchịchị Naịjiịa.