Daddy Hezekiah: E meghi m ihe m meere Donald Trump maka "Visa"

Daddy Hezekiah: E meghi m ihe m meere Donald Trump maka "Visa"

Daddy Hezekiah na ndị ụlọụka ya malitere iwu n'izuụka emere ntuliaka ọkwa onyeisiala mba Amerịka.

Ihe mere ha ji ewu bụ n'ihi ihe onyonyo gosiri ebe ndị ụlọụka ya na-agagharị nke Trump n'onwe ya gosiri n'akara Twitter ya.

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Daddy Hezekiah kọwara ihe mere o ji hụ nwoke ahụ na anya.

Gee ihe o kwuru n'uju: