Nnamdi Kanu anọghị na nga na Singapore - Aloy Ejimakor
Nnamdi Kanu anọghị na nga na Singapore - Aloy Ejimakor
Aloy Ejimakor bụ ọkaiwu otu Indigenous People Of Biafra (IPOB) sị na akụkọ na-ekwu na a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Singapore bụ asị.
O kwuru nke a iji katọọ akụkọ na-efegharị nke na-ekwu na ndị uweojii mba Singapore nwuchiri Kanu.
Ejimakor sị na Nnamdi Kanu nọ na mba Briten nke doro ewu na ọkụkọ anya.
Lee ihe o kwuru n'uju: