Uganda Elections: Ọ bụ nnukwu ihe ịnọchite ndị ọgbọ na ntuliaka- Bobi Wine

Uganda Elections: Ọ bụ nnukwu ihe ịnọchite ndị ọgbọ na ntuliaka- Bobi Wine

Ntuliaka Uganda na-aga n'ihu ugbua.

Bobi Wine gwara BBC ihe mere o ji azọ ọkwa onyeisiala na mkparịtaụka a:

Gee ya n'uju.