Lekki Massaccre: 'A ka m na-achọ nwanne m achọ ka ọnwa atọ gachara agbara egbe na Lekki'

Lekki Massaccre: 'A ka m na-achọ nwanne m achọ ka ọnwa atọ gachara agbara egbe na Lekki'

Bute oche ka ị gere etu mkpamkpa kpara na Lekki toll gate n'ụbọchị Oktoba 20,2020 si mee dịka afọ a

Akụkọ a gosiri mpụtara nyocha onye ntaakụkọ BBC Mayeni Jones mere nakwa ụfọdụ ndị ihe a metụtara kwunyere BBC okwu gbasara egbe a gbara na Lekki toll gate n'oge End SARs.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: