Orlu Crisis: "Ndị uweojii enweghi ike ịkọwa mmadụ ole nwụrụ n'Orlu"

Orlu Crisis: "Ndị uweojii enweghi ike ịkọwa mmadụ ole nwụrụ n'Orlu"

Orlu bụ obodo dị n'Imo steeti bụ ebe enwebughi nsogbu chaa chaa.

Mana ndị bi ebe ahụ na-atụzị egwu ndụ ha dịka ọgbaghara dapụtara n'etiti nfdị agha na otu ọzọ amabeghị ndị ha bụ.

Nke a butekwara ọnwụ ụfọdụ mmadụ mgbọ tụrụ gbuo.

Lee ihe BBC Igbo chọpụtara mgbe anyị gara n'ebe ahụ.