Dr Ngozi Okonjo-Iweala: Echetere m ka ada nne m si apịa m ụtalị mgbe m perempe - Obi Chukwuka Okonjo

Obi Chukwuka Okonjo, bụ nwanne Dr Ngozi Okonjo-Iweala, nakwa ndị ezinụlọ di ya gwara BBC Igbo etu obi dị ha dịka e nyere nwanne ha ọkwa onyeisioche otu World Trade Organisation (WTO).

Cheta na Obi Chukwuka Okonjo bụ eze ọdịnala nke obodo Ogwashiukwu na Delta steeti.

BBC Igbo gara n'ụlọ ya Obi Chukwuka Okonjo, ma gakwaa n'ezinaụlọ dị ya n'Umuda dị n'Abia steeti, ka ha kọọrọ anyị ụdị mmadụ nwanne ha nakwa nwunye ha bụ.

Kirie ihe ha kwuru n'onyoonyo a:

Ndị rụrụ ya Adline Okere, Chris Okereke, Ebere Ekeopara na Nnamdi Agbanelo.