Fukushima: Kedụ ihe bụ eziokwu maka ihe mere n'ebe ahụ tụgharịrị ụwa?

Fukushima: Kedụ ihe bụ eziokwu maka ihe mere n'ebe ahụ tụgharịrị ụwa?

Ọ bụ taa bụ ụbọchị iri n'ọnwa Maachị ka chi jiiri ndị Fukushima n'ehihie.

Nke a bụ maka ala ọma jijiji ukwu mere n'ebe ahụ ma kwapụ ụwa n'oche ya.

O butekwara ide mmiri gburu mmadụ puku iri na ise ma kpọchapụ ọtụtụ obodo n'elu ụwa.

Ugbua, lee ka ndị bi bu ebe ahụ si echecta ya.