Covid-19 vaccine in Nigeria: Ọgwụ mgbochi a awuchiela n'ala Igbo
Covid-19 Vaccine: Lee etu ọgwụ mgbochi a si bata ala Igbo
Ọgwụ mgbochi Covid-19 si n'ụlọọrụ Astrazeneca eruola alal Igbo taa bụ ụbọchị Wenzde dịka ezigara nke ga-ekpuchi Anambra, Imo nakwa Enugu steeti
Covid-19 vaccine in Nigeria: Ọgwụ mgbochi a eruola ala Igbo
Kọmịshọna ahụike Enugwu steeti bụ Ike Obi kwuru na ọ bụ ụfọdụ ndị gọọmentị, ndị ọrụ ahụike nakwa ndị okenye na-arịabụ ọrịa ga-ebu ụzọ keta oke na ya.
Ọgwụ mgbochi ahụ ndị anabatara n'ụbọchị Wenzde bụ mbụ ọ nba-eru mpaghara ala Igbo kemgbe ebubatara ya Naịjirịa n'ụbọchị abụọ nke Maachị.
Covid-19 vaccine in Nigeria: Ọgwụ mgbochi a eruola ala Igbo
Ike Obi kwukwara na a ga-eme mgbakọ na mwepu tupu a mara etu a ga-esi gba ya dị mmadụ
Ebe foto si, Enugu State Government
Covid-19 vaccine in Nigeria: Ọgwụ mgbochi a eruola ala Igbo
O dobeghi anya mgbe nke kpuchiri Imo na Abia ga-abịa mana a na-atụ anya na ọ bụ nsonso a ka ọ ga-eme.
Covid-19 vaccine in Nigeria: Ọgwụ mgbochi si wuchie n'ala Igbo