'Ọ bụ "Feminism" na-ebute ihe di ji eti nwaanyị ihe n'ụlọ' - Pete Edochie

'Ọ bụ "Feminism" na-ebute ihe di ji eti nwaanyị ihe n'ụlọ' - Pete Edochie

Ochiedike n'ọrụ ejije bụ Pete Edochie ekwuola hoo haa na "Feminism" abụghị omenala Igbo.

O kwukwara na ọ bụ ya bụ nkwenye ọgbara ọhụrụ na-ebute ọtụtụ nsogbu n'ezinaụlọ ugbua.

Ọ metụkwara ọnụ n'okwụ gbasara nwoke isekpu ala rịọ nwaanyị ka ọ lụọ ya, bụ nke ọ sị na ọ dabaghị n'omenala Igbo.

Kirie ya n'uju ebe a.

Ọkwa dị mkpa:

Ọ bụrụ na di gị maọbụ nwunye gị maọbụ onye ọbụla n'ezinaụlọ na-akpagbu gị,tie mkpu enyemaka site na ịkpọ ekwentị ndị a: 08000333333; *6820# n'akara ekwentị MTN maọbụ Airtel gị.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Ọk