Kaduna Anglican Kidnap: Etu e si tọrọ ụkọchukwu na ndị ụka Anglịkan si agbamakwụkwọ alọta

Kaduna Anglican Kidnap: Etu e si tọrọ ụkọchukwu na ndị ụka Anglịkan si agbamakwụkwọ alọta

Bishọp ụka Anglịkan na mpaghara Wusasa dị na Kaduna steeti bụ Buba Lamido akọọrọla BBC etu ndị ntọ si tọrọ ndị ụka ya.

Bishop Lamido kọwara na mwakpo ahụ mere dị ka ndị ụka ahụ nọ n'ime ụgbọala si agbamakwụkwọ alọta.

O kwuru na otu onye ụkọchukwu so na ndị a gbara egbe mana ọ nọ n'ụlọọgwụ ugbua.

O kwuru na rue ugbua, ndị ụka niile nọ n'ekpere maka nzọpụta ndị atọọrọ ma kwuo na ha enweghi olileanya ọbụla n'aka ndị uweojii gbasara nzọpụta ndị ahụ.

Gee ihe o kwuru n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: