Prince Philip, di Queen Elizabeth II anwụọla

Prince Philip, di Queen Elizabeth II anwụọla

Prince Philip, di Queen Elizabeth II anwụọla ka ọ dị afọ 99.

A mụrụ ya n'afọ 1921, ọ nwụzie n'ọnwa Epreel 2021.