Angela Nwosu's Mother: Di m si mgbachi ebubo ndị mgbu nkịtị
Angela Nwosu's Mother: Di m si mgbachi ebubo ndị mgbu nkịtị
"Ọ bụghị taa ka ndị mmadụ malitere bowe m ebụbọ ụgha n'elu soshal midia."
"Ihe ndị a na-adị m mma makana ọ na-enyekwu m ọtụtụ ndị nso nso nakwa nnukwu ego."
Okwu ndị a si n'ọnụ Angela Nwosu e ji 'Digital Ogbanje' mara na soshal midia.
O kwukwara na ọ bụ kamgbe afọ 2016 ka ndị mmadụ bowere ya ọtụtụ ebubo ọ na-ekweghị asa, makana dị ya bụ Austin Soundmind ekweghị ka ọ saa ebụbọ ndị ahụ.
Ebubo ndị e boro Angela Nwosu na nso nso a n'elụ soshal midia gụnyere ihe ndị a:
- Ọ naghị elekọta nne ya na ụmụnne ya mana ọ na-eke ọhaneze ego
- Ọ na-eji akaọrụ ya anakọrọ ndị mmadụ akara aka ha
- Ọ na-ezochi ihu nwa ọ mụrụ ọhụrụ mana ọ na-agwa ụmụnwaanyị ndị ọzọ ka ọ gosi ihu nwa ọhụru ha.
Gezie ya ntị ka ị nụ ịgba o tiri n'ọnụ.