Igbo Foods: Etu nne m si jiri ire ọkpa zụta ala, rụọ ụlọ n'Enugu - Onyemuruogu Chinazaekpere
Igbo Foods: Etu nne m si jiri ire ọkpa zụta ala, rụọ ụlọ n'Enugu - Onyemuruogu Chinazaekpere
Ọkpa bụ otu nri e ji mara mpaghara Enugwu, nke dị n'Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa.
Onye ọbụla riri ọkpa Enugwu, rie ọkpa si ebe ọzọ, ga-achọpụtarịrị ihe dị iche n'egbe na egbe.
Nwada Onyemuruogu Chinazaekpere bụ nwata nne ya na-esi ọkpa nke ọtụtụ mmadụ na-anụ aha ya n'Enugwu.
N'onyonyo a, ọ kọọrọ BBC Igbo etu ha si esi ọkpa nke ụtọ ya bụ e richaa a mịchaa aka.
Gere akụkọ ya n'uju.
Ndị mere akụkọ a bụ Kelechi Agbanelo na Ikechukwu Kalu.