Peter Obi: Ọ bụ onye kacha bute ego ka ndị PDP ji mee Primaries- Anakwenze

Aha onyonyo,

Peter Obi: Ọ bụ onye kacha bute ego ka ndị PDP ji mee Primaries- Anakwenze

Nwachukwu Anakwenze bụ onowu obodo Abagana etinyela ọnụ n'okwu ntuliaka imeụlọ otu People's Democratic Party bụ PDP.

Onowu so na ndị zọrọ ọkwa na ntuliaka ahụ akọwala ahụmihe ya n'ihe ahụ kachasị maka ndị akpọrọ 'Delegates'.

Ihe wutere ya dịka o si kwuo bụ na ndị 'Delegates' ahụ bụ sọ nke onwe ha ka ha na-achọ n'abụghị ọdịmma ọha mmadụ niile.

O kwukwara gbasara 'Delegates' ndị si ala Igbo.

Gee ihe o kwuru n'uju ebe a.