Etụ anwụ si emetụta ndị anyarị

Dịka ihu igwe gburugburu na-agbanwe, ọ na-enye ndị anyarị nsogbu.
Ndị anyarị bụ ndị nwere nsogbu dị n'agbụrụ bekee kpọrọ 'congenital disorder' nke na-eme ka ha ghara inwe agwa na-eme ka mmadụ dị ojii maọbụ dị ọcha nke a kpọrọ 'melanin' na Bekee.
Dịka ihu igwe gburugburu na-agbanwe, ọ na-enye ndị anyarị nsogbu, maka ‘melanin’ a ha enweghi n’ahụ ha, ma na ntutu ha.
Kedụ nsogbu na-enweghi 'melanin' na-enye ndị anyarị?
Mgbanwe ihu eluigwe emeela ka ọtụtụ ebe dị na mbaụwa na-ekpo ọkụ karịa etu ọ dị na mbụ.
Coco bi na Naịjirịa ekwuola ihe ọ na-agabiga na ihe ọ na-eme iji chekwa ahụ ya dịka ihe a na-eme n’ụwa.