Supa Igụls egosila ụwa niile uwe ọhụrụ ha

Ebe foto si, @NFF/Twitter
Ndị mmadụ n'egọsị ọmume dị ịcheịche na uwe egwuregwu bọọlụ Sụpa Igụls ọhụrụ
Nike ekpughela uwe ọhụrụ Naịjiria ga-eyi gba asọmpị iko mbauwa na Russia n'afọ a.
Uwe nke a dị ịche karịa uwe ndị ọzọ Naịjiria ji agba egwuregwu bọọlụ afọ ndị gara aga.
Lekwa foto ndịọzọ sị n'emume mkpughe ahụ:
Ihe onyonyo na-egọsị uwe ọhụrụ ndị Sụpa Igụls
Ọ masịrị igwe mmadụ ka ha gosikwara n'eluigwe okwu:
Mana ọ bụghị mmadụ niile: