Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka Champịọns League nke abalị a

Champịọns League Image copyright @championsLeague
Nkenke aha onyonyo Liverpool ga-ezute Real Madrid

Ndị hụrụ egwuregwu bọọlụ n'anya n'ụwa niile na-atụ anya oke ihe ga-eme n'abalịa dịka Liverpool ga-ezute Real Madrid.

Liverpool na Real Madrid bụ otu abụọ tozuruoke ịgba asọmpi nke ikpeazụ, bụ nke ga-adị n'abalị a.

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Klopp na Zidane

Ọtụtụ ndị mmadụ na-akwado otu n'ime egwuregwu abụọ ndị a ekwuola obị ha gbasara asọmpi.

Ha mere nke a site n'akara twitter ha dị icheiche. Gụrụ ihe ụfọdụ ha kwuru;