Onye nchịkọta otu bọọlụ MFM: Obi ume ala dị mkpa n'idu ndị mmadụ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

E hiwere otu bọọlụ MFM iji nyere ndị okoroọbịa aka

Onye nkuzi otu egwuregwu bọọlụ MFM bụ Fidelis Ilechukwu sị na otu bọọlụ ya kwenyere inye onye ọbula ohere igosipụta akara aka ha.

Ọ gwakwara BBC Igbo na ndị otu ya anaghị akpa oke.

Ọ gara n'ihu kwuo na otu bọọlụ MFM anaghị enye ndị ogbu bọọlụ akaazụ maka inwe mmeri n'asọmpi ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara