World Cup 2018: Nwaafọ Igbo ekwuola ebumnuche ya gbasara asọmpị Super Eagles taa
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

World Cup 2018: Nwaafọ Igbo ekwuola ebumnuche n'asọmpị Super Eagles taa

Super Eagles ga-agba asọmpị ha nke mbụ n'iko mbaụwa na-eme na Rọshịa taa.

Lee ihe nwaafọ Emeka a na-akwado Super Eagles na Rọssịa kwuru n'ihe nkiri a.