Sadio Mane so na ndị a họrọ maka nturuugo BBC n'Afrịka
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

BBC African Footballer of the Year 2018: Mane so na ndị a họrọ

Sadio Mane na-agbara Liverpool bọọlụ, dị afọ iri abụọ na isii, gbakwara asọmpi niile Senegal gbara n'Iko Mbaụwa.

O so na ndị kachasị enye goolu n'asọmpi Uefa Champịọns gara aga.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịtụnyere ya pịa aka n'akara a. Pia aka ebe a ka ịme ntuliaka

Akụkọ ndị ga-amasị gị: