Thomas Partey so na ndị a họrọ maka nturuugo BBC n'Afrịka
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

BBC African Footballer of the Year 2018: Partey so na ndị a họrọ

Onye na-agbara Atletico Madrid bọọlụ bụ Partey gbara afọ iri abụọ na ise, guzobere onwe ya dịka onye so n'otu mbụ nke Diego Simeone.

O nyere goolu n'asọmpi ndị Ghana na Japan nakwa nke ha na ndị Iceland.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịtụnyere ya pịa aka n'akara a. Pia aka ebe a ka ịme ntuliaka

Akụkọ ndị ga-amasị gị: