Mohamed Salah so na ndị a họrọ maka nturuugo BBC n'Afrịka
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

BBC African Footballer of the Year 2018: Salah so na ndị a họrọ

Onye na-agbara Liverpool bọọlụ bụ Salah,dị afọ iri abụọ na isii turuugo dịka ọkachasị enye goolu n'asọmpi Inglish Premier.

O nyere goolu niile ndị Ijipt nwetere n'asọmpi Iko Mbaụwa - nke bụ pasentị iri anọ n'asọmpị ha niile n'Iko Mbaụwa.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịtụnyere ya pịa aka n'akara a. Pia aka ebe a ka ịme ntuliaka

Akụkọ ndị ga-amasị gị: