Ikpọtụrụ BBC Igbo

Maka izi anyi ozi, biko zitere BBC Igbo email na bbcigbo@bbc.co.uk.

Agbanyeghị na anyị chọrọ ịgụ email niile anyị nwetere mana, o ga ara ahụ iza ha niile. Anyi nwere ike za email gi, mọ bụ zigara gi ozi iji ka ido anyi anya.

Ya nwe ihe gbagwojuru gi anya, mọ mkpesa i chọrọ ime, ga n’akara mkpesa anyị.

Anyị na ndị ọrụ anyị ga-etinye ihe ọbụla ịgwara anyị maka onwe gi n'ọrụ gbasara nghọta ndị na-ege anyị ntị na-ekweghị ka ntị ọzọ nụ ya.

BBC na ndị ọrụ anyị ga-ejide ozi banyere gị dịka iwu anyị gbasara ijide ụdị ozi a nakwa dịka iwu gbasara nchekwa ozi siri kwuo. BBC ga eji ozi banyere gị rụọ ọrụ kwụ ọtọ dịka ụlọọrụ mgbasaozi na mkparịtaụka na ịza ajụjụ sị n'aka ndị na-agụ, ege, maọbụ na-ekiri anyị. Gaa na The BBC Privacy and Cookies Policy - Using the BBC ma ịchọrọ ịma etu BBC sị na-akwado ozi. Ị chọrọ ikpesara BBC maka etu anyị jiri hazie ozi onwe gị na ma ọsịsa anyị e doghi gị anya, i nwereike kpesara ụlọ ọrụ na-ahụ maka ozi bụ Information Commissioner's Office.

Nkọwapụta ịkpọtụrụ gị
Agụgọ