Got a TV Licence?

You need one to watch live TV on any channel or device, and BBC programmes on iPlayer. It’s the law.

Find out more
I don’t have a TV Licence.

Nchịkọta

  1. Ọtutu mmadụ zukọtara n'Oko mgbe a donyere ozu Alex Ekwueme n'ili
  2. Ọkpara Ekwueme biara ikele igwe mmadụ pụtara ikwado akwamozu nna ya
  3. Ọ fọrọ ntakịrị ka ndị nwunye Ekwueme kụọ ọkpọ ebe ha na-azọ oche
  4. A baala Mahadum gọọmenti etiti dị na Ebonyi n'aha Alex Ekwueme
  5. Ọtụtụ mmadụ na-eto ya ekwuola na o nweghị ebubo mpụ ọbụla
  6. Ekwueme nwụrụ n'ọnwa gara aga n' ụlọgwu dị na Lọndọn
  7. Ọ bụ onye ọchịchị nwere agba n'ala Naijiria
  8. Ọ bụ osote onyeisi ala n'oge ọchịchị Shehu Shagari, 1979-1983