D'Tigress a ga-emerị asọmpị FIBA?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

D'Tigress a ga-emerị asọmpị FIBA?

Onye ọnụ n'eru n'okwu gbasara egwuregwu bụ Emeka Offor gwara BBC na ọ dinma na D'Tigress ga-esonye na asọmpị nke a.

Mana ọnweghị olileanya na ha ga-emeri asọmpị nke ahụ ha ga-gba.

"N'otu ndị D'Tigress nọ naya, enwekwere otu ndị ọzọ ka ha nma, dịka Argentina na Turkey, nke a ga-eme ka ọhịa arụ h'ịmerị" ka okwuru.

Mana ọdị nma na ha tozuru ma sonye kwa na asọmpị nke FIBA ahụ.

Isiokwu Ndị Emetụtara