Ọnụụzọ DANA fekapụrụ n'Abuja
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ọnụụzọ ụgbọelu DANA fekapụrụ n'Abuja

Ndị nọ n'ime ụgbọelu ahụ kwuru sị na ọnụụzọ ya fekapụrụ mana ndị DANA kwuru na ọ bụ asị, na ọdịrị ihe a enweghị ike ime.