Nnewi bụ ebe a ga-ahụ ndị ji aka na-arụpụta ụgbọala
Nnewi bụ ebe a ga-ahụ ndị ji aka na-arụpụta ụgbọala
Ndị na-arụpụta akụrungwa ụgbọala na Nkwọ Nnewi, Anambra steeti, etiela mkpu na enweghi ezigbo ngwaọrụ emela ka ihe dị icheiche ha na-arụpụta n'ụgbọala nakwa ụgbọ ọgba tumtum dịka ọ bụghị nke ezigbo ya.
Ha na-ayọ enyemaka ndị gọọmenti.