Black Panther: Kedụ ụma ị bụ na ihe nkiri a?

Ihe onyonyo si n'aka ndị Marvel nke nwekarịrị ụma, nke a kpọrọ characters na bekee, bụ ndị isi ojii eritala otito site n'ọnụ ndị ihe onyonyo na-amasị.

A na-ele anya na ọ ga-arị ogo dị elu n'ụlọ nkiri. A na-etokwa ya etu o si gosipụta ezi agwa ndị isi ojii.

Ndo, ihe a akwudoghị browser gị.
Ajụmajụ nke Black Panther: Ajụmajụ nke Black Panther: Kedụ ụma nke ị bụ?
Chọọ onye i yiri na ihe nkiri dike ọhụrụ.

Ndị mere ihe onyonyo

Onye hụrụ maka ihe nkiri a Yemisi Adegoke, onye okike Olaniyi Adebimpe na onye mere ya Olawale Malomo.

Onye sere foto a

Marvel Studios, Getty Images

Kesaa ihu peeji a

Foto: Marvel Studios na Getty Images

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: