Chimamanda: Anyị niile bụ feministi
Chimamanda: Anyị niile bụ feministi
Chimamanda Adiichie bụ nwaada Igbo bụ odeeakwụkwọ nke ụwa niile ma ama.
O ritekwala ntuli ugo n'ihe edemede di icheiche.
Chimamanda na-akọwa mpụtara feministi na ugwu kwesiri ụmụnwaanyị n'ala Igbo.
N'ihe onyoonyo a, o letara ndiiche nọ n'etiti ụmụnwaanyị Igbo mgbe gboo na ụmụnwaanyị Igbo ugbua.