Lee nwoke ji aka aga ije awa isii n'ụbọchị

Dirar Abohoy ji aka aga ije kamgbe ọ bụ ụmụaka.Nwoke a dị arọ iri atọ na abụọ bi na Ethiopia naji karị aka ya aga ije.Mana ọ bụghị onye ka ihe a ọ na-eme na-amasị.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: