Ihe Chekwas Okorie kwuru maka nchabi ego Bọjetị
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Chekwas Okorie agwasiela ndị omeiwu ndị Igbo okwu ike gbasara ego Bọjetị

Onyeisi ndọrọndọrọ ochịchị United Progressive Party bụ Chekwas Okorie na-ekwusi ike na ndị omeiwu bụ ndị Igbo bụ ndị na-emegbu ala Igbo.