Etu Onyeisiala Buhari si bata ọgbakọ APC
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Lee etu Onyeisiala Muhammadu Buhari si bata ọgbakọ APC

Ndị mmadụ bidoro iti 'Sai Baba' ka Onyeisiala Muhammadu Buhari batara n'Eagles Square, bụ ebe ndị otu pati ya bụ APC gbakọtara ime ntuliaka iji họpụta ndị ga-achị ha afọ anọ na-abịa.

A họpụtara Adams Oshiomhole dịka onyeisioche ha.