Ihe 'Africa Free Trade Agreement' pụtara
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ihe 'Africa Free Trade Agreement' pụtara

Na mkparịtaụka BBC na ọkammụta n'ihe gbasara akụnaụba bụ Bongo Adi nwere, ọ kọwara uru dị na nkwekọrịta azụmahịa n'Afrịka nke bụ 'Africa Free Trade Agreement' na Bekee.