Lee ụmụafọ Naijiria tọrọ na Rọshịa ka ha na-abanye ụgbọelu ịlọta Naijirịa
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Lee Ụmụafọ Naijiria tọrọ na Rọshịa ka ha na-abanye ụgbọelu ịlọta Naijirịa

Ọtụtụ ndị Naijiria ruru mmadụ 164 n'ọnụọgụgụ tọrọ na mba Rọshịa ka e mechara asompi ikombaụwa na nso nso.

Gọọmentị etiti gbatara ha ọsọ enyemaka site na izigara ha ụgbọelu ga-ebulata ha.

Lee ha ka ha na-abanye ụgbọelu ahụ maka njem ahụ n'ihe onyonyo a:

Isiokwu Ndị Emetụtara