Patience Ozokwor: Adị m iche n'ihe ị na-ahụ n'ime onyonyo

Patience Ozokwor: Adị m iche n'ihe ị na-ahụ n'ime onyonyo

Patience Ozokwor bụ ome ihe onyonyo ama ama na-akọwa na ọbụghị ihe niile mere n'ime onyonyo bụ nke ezie.

Ọ gwara anyị ihe ndị dị icheiche bụbu aka ọrụ ya tupu obido ime ihe onyonyo.

Nke a bụ nke mbụ n'ime mkparịtaụka anyị na ya nwere, ndị ọzọ ka naabịa. Dịrị njikere.