Ndị Imo steeti: Kpochapụrụ anyị atịtị Douglas Road
Ndị Imo steeti: Kpochapụrụ anyị atịtị Douglas Road
Ndị na-azụ ahịa kachasị na-arịọ Gọvanọ Rochas Okorocha ya biko kpochapụrụ ha atịtị nọchiri ụzọ ebe ha na-azụ ahịa n'Owere n'ihi na ọ dịghị mma n'anya.
Douglas Road bụ otu ụzọ bụ njirimara ndị Imo steeti maka ahịa di ebe ahụ, mana nsogbu atịtị a eteela ọ na -emekpa ha ahụ.
Cheta na n'afọ 2016, otu onye ụkọchukwu Uche Chinaemerem nke ụlọụka Anglịkan gara ebe ahụ iji mee ka ndị mmadụ mara ọnọdụ ụzọ ahụ.
Akụkọ ga-amasị gị