Ị ma ego ole iji gọọmentị n'ụgwọ ụtụ isi?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ị ji gọomentị ego ụtụisi?

Ndị ụlọọrụ na-ahụ maka ụtụ isi n'ụzọ dị icheiche n'ala Naịjirịa apụtala ị kọwa etu ndị mmadụ ga-esi gbakọ ụgwọ ụtụisi.

Ha kọwakwara etu ya bụ ụtụ isi siri baa uru nakwa ihe ị ga-eme ma ọ bụrụ na akwụkwọ ụtụ isi gị ezughi oke.

Ihe onyonyo a gosikwara ihe dị iche n'etiti onye na-eri ụgwọ ọnwa nakwa onye na-azụ ahịa nọrọ onwe ya.

Ọrụ si n'aka: Jessica Nwankwo

Isiokwu Ndị Emetụtara