Tony Elumelu tinyere N1.8m n'ahịa akị oyibo m - Chigozie
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Tony Elumelu tinyere N1.8m n'ahịa akị oyibo m - Chigozie

Chigozie Bashua bụ onye na-eme orire na ọzụzụ akịoyibo nke bụ ọrụ aka ya.

N'ime mkparitaụka ya na BBC Igbo nwere, ọ kọwara mbọ niile ọ gbara ị ji hụ na ahịa ya na-aga nke ọma agbanyeghị na ọtụtụ nsogbu dị ugbua na akanaụba ala.

Bashua kwuru na ya chọrọ ka akukọ ya gosi na ndịdị na ogologo ntachịobi na azụmahịa nwere ọtụtụ uru dị na ya.

Lee ihe nkiri ya n'uju.

Isiokwu Ndị Emetụtara