'E ji akwa Naija nke abụọ egwu Ndigbo chandum'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

E ji akwa Naija nke abụọ egwu Ndigbo chandum - Oguego

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, onye ọnụ na-eru n'okwu n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Larry Oguego, kwuru na gọọmenti ejirila akwa Naija mee ihe e ji adọ ndọrọndọrọ ọchịchị.

Gee ihe o kwuru n'uju.