Kedụ ka ịza Eze Igbo na mba ọzọ ga-eji na-ewute ndị Eze nọ n’ụlọ?

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Eze Ndigbo na Kaduna bụ Eze Sylvanus Aneke, kọwara na ndị Eze Igbo na mba anaghị azọsara Eze ndị nọ n'Igbo onye ka ibe ya.

N'okwu ya, ha na-akwanyere Eze obodo ugwu dịrị ha.

Akụkọ ga-amasị gị: