Restructuring: "Ụzọ anyị sị achọ ya abụghị ụzọ anyị ga-esi nweta ya"
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Restructuring: "Anyị na Awusa na Yoruba ga-esusu ọnụ" - Joe Igbokwe

Ndị ọnụ na-eru n'okwu n'Alaigbo etinyela ọnụ no okwu gbarasa njem nleta ndị ọnụ na-eru n'okwu n"Alaigbo mere na bee Naia Nwodo bụ onye ndụ Ohaneze Ndi Igbo.

Ndigbo dị iche iche na-etinye ọnụ na ya bụ okwu na-ekwuputa ụcheobi ha,