Cardi B: Lee ihe ndị 'celebrity' bụ tupu ha achakee

Ndí ama ama na Naíjiría
Nkenke aha onyonyo Ndí ama ama na Naíjiría

Ụfọdụ ndị ama ama tara ahụhụ na nwata tupu ha abụrụ ihe ha bụ ugbua.

Ụfọdụ sị n'ezinaụlọ kpara ogbenye ebe ndị ọzọ si n'ezinaụlọ bụ akajiakụ.

Ọtụtụ mmadụ amaghị ihe ụfọdụ gabigara tupu ha abụrụ ihe ha bụ ugbua.

Cardi B nke mba Amerika kwuru na ya gbara akwụna nke ndị na-agba egwu a na-akpọ "stripper", ma zuo ụfọdụ ụmụnwoke ohi, tupu ọ bụrụ ihe ọ bụ ugbua; bụ otiegwu a na-anụ aha ya na mbaụwa.

Image copyright Cardi B/Instagram
Nkenke aha onyonyo Cardi B bụ "nwamgbọtọ" tupu ọpụta ihe

Ụzụ Cardi B na-atụ maka na akụkọ kọrọ na ọ bụ onye ọgba ọtọ na-atụrụ ụmụnwoke ego tupu ọ bụrụ onye ama ama.

Mana ọ bụghị naanị Cardi B bụ onye a ma ama nwere akụkọ ihe mere ochie.

Ya kpatara anyị ji tinye anya ịmata ihe ndị ama ama ndị ọzọ mere iji rute ebe ha rutere ugbua.

Lee akụkọ a na-atule ụfọdụ n'ime ha:

Jay Jay Okocha

Jay Jay Okocha bughariri ojoko (Plantain} mgbe ọ dị na nwata.

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Jay Jay Okocha

Bobmanuel Udokwu

Image copyright Bobmanuel Udokwu
Nkenke aha onyonyo Bobmanuel Udokwu onye a na-agbankiri

Bobmanuel Udokwu bụ onye ama ama maka ihe onyoonyo so nna ya azụ ahịa na Main Market Enugwu tupu ọ banye Nollywood.

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionBobmanuel: A na-akpagbu ndị Igbo na Naịjirịa

Otiegwu Buchi

Nkenke aha onyonyo Enyioma Atuonwu (Buchi) Onye egwu

Enyioma Atuonwu (Buchi) bụ onye otu nzuzo tupu o chegharịa ma jirizie egwu na-agbasa oziọma.

Ọ bụkwa onye "obioma" dụọdụọ na-akwa akwa.

Ọ bụkwa onye nkụzi na Mahadum Legọs.

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionBuchi: Ihe ndị ị maghị maka otiegwu ụka a

Frank Edward

Nkenke aha onyonyo Frank Edward onye egwu

Frank Edwards bụ onye mgbere mgbe ọ dị na nwata.

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionFrank Edwards: Ọ bụghị egwu ka m kwadoburu ịgụ

Paul Okoye

Nkenke aha onyonyo Paul Okoye onye egwu

Paul Okoye na nwanne ya Peter rere bụredị

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionEgo adịghị mgbe anyị na-eto- Paul Okoye

Mr Raw

Nkenke aha onyonyo Mr. Raw onye egwu

Mr. Raw mụrụ mekanik.

O rekwara ncha gbakwa ọsọahịa na Coal Camp Enugwu.

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionMr Raw: Ihe mere m jiri e ji Igbo eme 'rap'

Victor Osuagwu

Image copyright Victor Osuagwu/Instagram
Nkenke aha onyonyo Victor Osuagwu

Victor Osuagwu buru aja na mmiri mgbe ọ nọ ụlọakwụkwọ sekọndịrị.

Akụkọ ga-amasi gị: