'M banye Sineti Igbo niile ga-ama na onye kpọrọ akpọ abịala'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Okorocha: M banye Sineti Igbo niile ga-ama na onye kpọrọ akpọ abịala

Rochas Okorocha gwara BBC Igbo na ọ naghị aga ụlọomeiwu maka ezumike nka.

Ọ sị na-agbanyeghị na-onwere etu obi na-eme ya makana onwere etu ọ dị na mmadụ ga-achịcha steeti gawa ịchị mpaghara steeti ahụ, o chọro ịga nọchịte anya Imo steeti n'ala Igbo etu pụrụiche makana "Imo enwebeghị onye nnọchịte anya kpọrọ akpọ."

Gee ya ntị.

Akuko ga-amasi gị