'Oke mbụbata ahịa anyị na-eme ugbua ga-anyụ anyị anya n'ọdịnihu' - Enelamah
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Okechukwu Enelamah: 'Oke mbubata ahịa anyị na-eme ugbua ga-anyụ anyị anya n'ọdịnihu'

" Ọ bụrụ na ndị be anyị na-arụpụta ụfọdụ ahịa ha na-atụbata n'obodo, ụmụ anyị ga-eri uru ya echi"

Okechukwu Enelamah bụ mịnista na-ahụ maka azụmahịa na Naịjirịa kwuputere nke a.

Enelamah kwukwara ihe ndị ọzọ nwereike ịme ka akụ na ụba Naịjirịa wulite karịa etu ọ dị ugbua.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara